Aịzaya 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “Gaa sị ha, ‘Nụrụnụ ugboro ugboro, ma unu aghọtala; hụkwanụ ugboro ugboro, ma unu amatala ihe ọ bụla.’+ Ezikiel 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ n’etiti ụlọ na-enupụ isi+ ka i bi, ndị nwere anya e ji ahụ ụzọ ma ha adịghị ahụ ụzọ,+ ndị nwere ntị e ji anụ ihe ma ha adịghị anụ ihe,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+ Hosia 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ifrem dị ka nduru dị nzuzu+ nke na-enweghị uche.+ Ha akpọkuwo Ijipt;+ ha agakwuruwo Asiria.+ Matiu 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya mere m ji eji ihe atụ agwa ha okwu, n’ihi na n’ile anya, ha na-ele n’efu, n’ịnụ ihe, ha na-anụ n’efu, ha adịghịkwa aghọta ihe ọ pụtara;+ Mak 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ‘Ùnu adịghị ahụ ụzọ, ọ bụ ezie na unu nwere anya; ùnu adịghịkwa anụ ihe ọ bụ ezie na unu nwere ntị?’+ Ùnu echetaghị, Ọrụ Ndịozi 28:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 sị: ‘Gakwuru ndị a, sị ha: “N’ịnụ ihe, unu ga-anụ ma unu agaghị aghọta ma ọlị; n’ilekwa anya, unu ga-ele anya ma unu agaghị ahụ ụzọ ma ọlị.+
9 O wee sị: “Gaa sị ha, ‘Nụrụnụ ugboro ugboro, ma unu aghọtala; hụkwanụ ugboro ugboro, ma unu amatala ihe ọ bụla.’+
2 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ n’etiti ụlọ na-enupụ isi+ ka i bi, ndị nwere anya e ji ahụ ụzọ ma ha adịghị ahụ ụzọ,+ ndị nwere ntị e ji anụ ihe ma ha adịghị anụ ihe,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+
13 Ọ bụ ya mere m ji eji ihe atụ agwa ha okwu, n’ihi na n’ile anya, ha na-ele n’efu, n’ịnụ ihe, ha na-anụ n’efu, ha adịghịkwa aghọta ihe ọ pụtara;+
18 ‘Ùnu adịghị ahụ ụzọ, ọ bụ ezie na unu nwere anya; ùnu adịghịkwa anụ ihe ọ bụ ezie na unu nwere ntị?’+ Ùnu echetaghị,
26 sị: ‘Gakwuru ndị a, sị ha: “N’ịnụ ihe, unu ga-anụ ma unu agaghị aghọta ma ọlị; n’ilekwa anya, unu ga-ele anya ma unu agaghị ahụ ụzọ ma ọlị.+