Matiu 13:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ bụ ya mere m ji eji ihe atụ agwa ha okwu, n’ihi na ha na-ele anya, ma ha anaghị ahụ ihe ọ bụla. Ha na-ege ntị, ma ha anaghị anụ ihe, ha anaghịkwa aghọta ihe ọ bụla.+
13 Ọ bụ ya mere m ji eji ihe atụ agwa ha okwu, n’ihi na ha na-ele anya, ma ha anaghị ahụ ihe ọ bụla. Ha na-ege ntị, ma ha anaghị anụ ihe, ha anaghịkwa aghọta ihe ọ bụla.+