Matiu 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya mere m ji eji ihe atụ agwa ha okwu, n’ihi na n’ile anya, ha na-ele n’efu, n’ịnụ ihe, ha na-anụ n’efu, ha adịghịkwa aghọta ihe ọ pụtara;+
13 Ọ bụ ya mere m ji eji ihe atụ agwa ha okwu, n’ihi na n’ile anya, ha na-ele n’efu, n’ịnụ ihe, ha na-anụ n’efu, ha adịghịkwa aghọta ihe ọ pụtara;+