19 Pul+ eze Asiria+ batara n’ala ahụ. N’ihi ya, Menahem nyere+ Pul otu puku talent ọlaọcha,+ ka o wee nyere ya aka mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya.+
18 Gịnị mere i ji nwee mmasị n’ụzọ e si aga Ijipt+ ka i wee ṅụọ mmiri Shaịhọ?+ Gịnịkwa mere i ji nwee mmasị n’ụzọ e si aga Asiria+ ka i wee ṅụọ mmiri Osimiri Yufretis?
5 “Ohola wee malite ịgba akwụna,+ mgbe ọ nọ n’okpuru m, na-enwekwa agụụ ka ya na ndị ya na ha na-eme enyi nwee mmekọahụ,+ ya bụ, ndị Asiria,+ bụ́ ndị nọ ya nso,