2 Ndị Eze 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ehaz wee zigara Tiglat-piliza+ eze Asiria ndị ozi, sị: “Abụ m ohu gị,+ bụrụkwa nwa gị. Gbagote zọpụta+ m n’ọbụ aka eze Siria nakwa n’ọbụ aka eze Izrel, bụ́ ndị na-ebuso m agha.” Hosia 5:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ifrem wee hụ ọrịa ọ na-arịa, Juda hụkwara ọnyá ya.+ Ifrem wee gaa Asiria+ zigara eze ukwu+ ndị ozi. Ma onye ahụ agwọlighị unu,+ ọ pụghịkwa ime ka ọnyá unu laa.+
7 Ehaz wee zigara Tiglat-piliza+ eze Asiria ndị ozi, sị: “Abụ m ohu gị,+ bụrụkwa nwa gị. Gbagote zọpụta+ m n’ọbụ aka eze Siria nakwa n’ọbụ aka eze Izrel, bụ́ ndị na-ebuso m agha.”
13 “Ifrem wee hụ ọrịa ọ na-arịa, Juda hụkwara ọnyá ya.+ Ifrem wee gaa Asiria+ zigara eze ukwu+ ndị ozi. Ma onye ahụ agwọlighị unu,+ ọ pụghịkwa ime ka ọnyá unu laa.+