Hosia 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Ifrem hụrụ ọrịa ọ na-arịa, Juda ahụkwa ọnyá nke dị ya n’ahụ́,Ifrem gara Asiria+ zigara eze ukwu ndị ozi. Ma ọ gwọlighị unu. O melighịkwa ka ọnyá unu laa.
13 Mgbe Ifrem hụrụ ọrịa ọ na-arịa, Juda ahụkwa ọnyá nke dị ya n’ahụ́,Ifrem gara Asiria+ zigara eze ukwu ndị ozi. Ma ọ gwọlighị unu. O melighịkwa ka ọnyá unu laa.