Jenesis 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Aha osimiri nke atọ bụ Hidekel;+ ọ bụ ya na-asọga n’ebe ọwụwa anyanwụ Asiria.+ Osimiri nke anọ bụ Yufretis.+ 2 Ndị Eze 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ruo mgbe Jehova wepụrụ Izrel n’ihu ya,+ dị nnọọ ka o kwuru site n’ọnụ ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+ E wee si n’ala Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria ruo taa.+
14 Aha osimiri nke atọ bụ Hidekel;+ ọ bụ ya na-asọga n’ebe ọwụwa anyanwụ Asiria.+ Osimiri nke anọ bụ Yufretis.+
23 ruo mgbe Jehova wepụrụ Izrel n’ihu ya,+ dị nnọọ ka o kwuru site n’ọnụ ndị ohu ya bụ́ ndị amụma.+ E wee si n’ala Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria ruo taa.+