Ezikiel 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, m na-edunye gị ka ị gakwuru ụmụ Izrel,+ bụ́ mba na-enupụ isi, ndị nupụụrụ m isi.+ Ha onwe ha na ndị nna nna ha emehiewo m ruo taa.+ Ezikiel 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-emekwa ka ire gị rapara n’okpo ọnụ gị,+ ị ga-adakwa ogbi,+ ị gaghị abụkwa onye na-adọ ha aka ná ntị,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+
3 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, m na-edunye gị ka ị gakwuru ụmụ Izrel,+ bụ́ mba na-enupụ isi, ndị nupụụrụ m isi.+ Ha onwe ha na ndị nna nna ha emehiewo m ruo taa.+
26 M ga-emekwa ka ire gị rapara n’okpo ọnụ gị,+ ị ga-adakwa ogbi,+ ị gaghị abụkwa onye na-adọ ha aka ná ntị,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+