Aịzaya 6:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ya asị: “Gaa gwa ndị a, sị: ‘Unu ga-anụ ihe ugboro ugboro,Ma unu agaghị aghọta ya. Unu ga-ahụkwa ihe ugboro ugboro,Ma unu agaghị amata ihe ọ bụla.’+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:9 Amụma Aịsaịa I, p. 95-96 Ụlọ Nche,9/15/1994, p. 17
9 Ya asị: “Gaa gwa ndị a, sị: ‘Unu ga-anụ ihe ugboro ugboro,Ma unu agaghị aghọta ya. Unu ga-ahụkwa ihe ugboro ugboro,Ma unu agaghị amata ihe ọ bụla.’+