14 amụma Aịzaya na-emezu n’ebe ha nọ, nke sịrị, ‘N’ịnụ ihe, unu ga-anụ ma unu agaghị aghọta ihe ọ pụtara ma ọlị; n’ile anya, unu ga-ele anya ma unu agaghị ahụ ụzọ ma ọlị.+
10 Ọ sịrị: “Ọ bụ unu ka e nyere ikike ịghọta ihe nzuzo ndị dị nsọ nke alaeze Chineke, ma a na-eji ihe atụ agwa ndị ọzọ okwu,+ ka ha wee na-ele anya ma na-ele na nkịtị, ka ha wee na-anụ ihe ma ghara ịghọta ihe ọ pụtara.+