Hosia 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha ga-amara jijiji dị ka nnụnụ wee si n’Ijipt pụta,+ sikwa n’ala Asiria pụta dị ka nduru;+ m ga-emekwa ka ha biri n’ụlọ ha,” ka Jehova kwuru.+
11 Ha ga-amara jijiji dị ka nnụnụ wee si n’Ijipt pụta,+ sikwa n’ala Asiria pụta dị ka nduru;+ m ga-emekwa ka ha biri n’ụlọ ha,” ka Jehova kwuru.+