Aịzaya 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-esetị aka ya ọzọ, nke ugboro abụọ,+ inweta ndị fọdụrụ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ site n’Asiria+ na Ijipt+ na Patrọs+ na Kush+ na Ilam+ na Shaịna+ na Hemat nakwa agwaetiti nke oké osimiri.+ Zekaraya 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-esi n’ala Ijipt kpọlata ha;+ m ga-esikwa n’Asiria kpọkọta ha;+ m ga-akpọta ha n’ala Gilied+ nakwa na Lebanọn, ọ gaghịkwa aba ha.+
11 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-esetị aka ya ọzọ, nke ugboro abụọ,+ inweta ndị fọdụrụ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ site n’Asiria+ na Ijipt+ na Patrọs+ na Kush+ na Ilam+ na Shaịna+ na Hemat nakwa agwaetiti nke oké osimiri.+
10 M ga-esi n’ala Ijipt kpọlata ha;+ m ga-esikwa n’Asiria kpọkọta ha;+ m ga-akpọta ha n’ala Gilied+ nakwa na Lebanọn, ọ gaghịkwa aba ha.+