Ndị Efesọs 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, burunụ n’uche na n’oge gara aga unu bụ ndị mba ọzọ n’anụ ahụ́;+ ndị e ji aka “bie úgwù” n’anụ ahụ́ na-akpọ unu ndị “a na-ebighị úgwù”+— Ndị Efesọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+
11 Ya mere, burunụ n’uche na n’oge gara aga unu bụ ndị mba ọzọ n’anụ ahụ́;+ ndị e ji aka “bie úgwù” n’anụ ahụ́ na-akpọ unu ndị “a na-ebighị úgwù”+—
14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+