1 Pita 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi Onyenwe anyị, doonụ onwe unu n’okpuru+ ihe niile mmadụ guzobere:+ ma ọ̀ bụ eze,+ dị ka onye dị elu, 1 Pita 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sọpụrụnụ ụdị mmadụ niile,+ hụnụ òtù ụmụnna dum n’anya,+ tụọnụ egwu Chineke,+ sọpụrụnụ eze unu.+
13 N’ihi Onyenwe anyị, doonụ onwe unu n’okpuru+ ihe niile mmadụ guzobere:+ ma ọ̀ bụ eze,+ dị ka onye dị elu,