Jeremaya 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ụlọ Jọnadab nwa Rikab nke ga na-eguzo+ n’ihu m mgbe niile.”’”+
19 ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe onye si n’ụlọ Jọnadab nwa Rikab nke ga na-eguzo+ n’ihu m mgbe niile.”’”+