1 Ndị Kọrịnt 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ebe ndị na-adịghị ike nọ, aghọrọ m onye na-adịghị ike, ka m wee rite ndị na-adịghị ike n’uru.+ Aghọwo m ihe niile n’ebe ụdị mmadụ niile nọ,+ ka m wee si n’ụzọ ọ bụla zọpụta ụfọdụ ndị. Ndị Filipaị 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na-elekwasị anya, ọ bụghị naanị n’ọdịmma onwe unu,+ kamakwa n’ọdịmma nke ndị ọzọ.+
22 N’ebe ndị na-adịghị ike nọ, aghọrọ m onye na-adịghị ike, ka m wee rite ndị na-adịghị ike n’uru.+ Aghọwo m ihe niile n’ebe ụdị mmadụ niile nọ,+ ka m wee si n’ụzọ ọ bụla zọpụta ụfọdụ ndị.