Ndị Filipaị 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ya mere, jirinụ ọṅụ niile nabata ya dị ka unu si anabata+ ndị na-eso ụzọ Onyenwe anyị; na-akwanyerenụ ndị dị otú ahụ ùgwù,+ 3 Jọn 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, anyị ji ụgwọ ịnabata ndị dị otú ahụ nke ọma,+ ka anyị wee ghọọ ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ n’eziokwu ahụ.+
29 Ya mere, jirinụ ọṅụ niile nabata ya dị ka unu si anabata+ ndị na-eso ụzọ Onyenwe anyị; na-akwanyerenụ ndị dị otú ahụ ùgwù,+
8 Ya mere, anyị ji ụgwọ ịnabata ndị dị otú ahụ nke ọma,+ ka anyị wee ghọọ ndị ha na ha na-arụkọ ọrụ n’eziokwu ahụ.+