Matiu 10:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Onye na-anabata onye amụma n’ihi na ọ bụ onye amụma ga-enweta ụgwọ ọrụ nke onye amụma,+ onye na-anabatakwa onye ezi omume n’ihi na ọ bụ onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ nke onye ezi omume.+ Matiu 25:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’ihi na agụụ gụrụ m, unu wee nye m ihe ka m rie;+ akpịrị kpọrọ m nkụ, unu wee nye m ihe ka m ṅụọ. Abụ m onye ọbịa, unu wee nabata m nke ọma;+ Ọrụ Ndịozi 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jesin nabatakwara ha nke ọma. Ndị a niile na-emekwa ihe megidere iwu+ Siza, na-ekwu na e nwere eze ọzọ,+ bụ́ Jizọs.” Faịlimọn 22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma tụkwasị na nke ahụ, doziere m ebe m ga-ebi,+ n’ihi na enwere m olileanya na site n’ekpere unu,+ a ga-eme ka m nwere onwe m+ n’ihi unu. 1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+
41 Onye na-anabata onye amụma n’ihi na ọ bụ onye amụma ga-enweta ụgwọ ọrụ nke onye amụma,+ onye na-anabatakwa onye ezi omume n’ihi na ọ bụ onye ezi omume ga-enweta ụgwọ ọrụ nke onye ezi omume.+
35 N’ihi na agụụ gụrụ m, unu wee nye m ihe ka m rie;+ akpịrị kpọrọ m nkụ, unu wee nye m ihe ka m ṅụọ. Abụ m onye ọbịa, unu wee nabata m nke ọma;+
7 Jesin nabatakwara ha nke ọma. Ndị a niile na-emekwa ihe megidere iwu+ Siza, na-ekwu na e nwere eze ọzọ,+ bụ́ Jizọs.”
22 Ma tụkwasị na nke ahụ, doziere m ebe m ga-ebi,+ n’ihi na enwere m olileanya na site n’ekpere unu,+ a ga-eme ka m nwere onwe m+ n’ihi unu.