2 Ha wee malite ibo ya ebubo,+ sị: “Anyị chọpụtara na nwoke a na-ekpu mba anyị ihu+ ma na-amachibido ịkwụ Siza ụtụ isi,+ na-ekwukwa na ya onwe ya bụ Kraịst, bụ́ eze.”+
12 N’ihi nke a, Paịlet nọ na-achọ otú ọ ga-esi hapụ ya. Ma ndị Juu tiri mkpu, sị: “Ọ bụrụ na ị hapụ nwoke a, ị bụghị enyi Siza. Onye ọ bụla nke na-eme onwe ya eze na-ekwugide Siza.”+