Luk 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha wee malite ibo ya ebubo,+ sị: “Anyị chọpụtara na nwoke a na-ekpu mba anyị ihu+ ma na-amachibido ịkwụ Siza ụtụ isi,+ na-ekwukwa na ya onwe ya bụ Kraịst, bụ́ eze.”+ Ọrụ Ndịozi 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jesin nabatakwara ha nke ọma. Ndị a niile na-emekwa ihe megidere iwu+ Siza, na-ekwu na e nwere eze ọzọ,+ bụ́ Jizọs.”
2 Ha wee malite ibo ya ebubo,+ sị: “Anyị chọpụtara na nwoke a na-ekpu mba anyị ihu+ ma na-amachibido ịkwụ Siza ụtụ isi,+ na-ekwukwa na ya onwe ya bụ Kraịst, bụ́ eze.”+
7 Jesin nabatakwara ha nke ọma. Ndị a niile na-emekwa ihe megidere iwu+ Siza, na-ekwu na e nwere eze ọzọ,+ bụ́ Jizọs.”