Matiu 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Lezienụ anya maka ụmụ mmadụ;+ n’ihi na ha ga-enyefe unu n’ụlọikpe obodo,+ ha ga-apịakwa unu ihe+ n’ụlọ nzukọ ha.+ 1 Pita 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’eziokwu, ọ bụ ihe a mere e ji zisaara ndị nwụrụ anwụ ozi ọma,+ ka e wee kpee ha ikpe dị ka anụ ahụ́ si dị site n’ụzọ ụmụ mmadụ si ele ihe anya,+ kama ka ha wee dị ndụ dị ka mmụọ+ si dị site n’ụzọ Chineke si ele ihe anya.
17 Lezienụ anya maka ụmụ mmadụ;+ n’ihi na ha ga-enyefe unu n’ụlọikpe obodo,+ ha ga-apịakwa unu ihe+ n’ụlọ nzukọ ha.+
6 N’eziokwu, ọ bụ ihe a mere e ji zisaara ndị nwụrụ anwụ ozi ọma,+ ka e wee kpee ha ikpe dị ka anụ ahụ́ si dị site n’ụzọ ụmụ mmadụ si ele ihe anya,+ kama ka ha wee dị ndụ dị ka mmụọ+ si dị site n’ụzọ Chineke si ele ihe anya.