Jọn 5:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Olee otú unu pụrụ isi kwere, mgbe unu na-anara otuto+ n’aka ibe unu, unu adịghịkwa achọ otuto nke si n’aka onye ahụ naanị ya bụ Chineke?+ Ndị Rom 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi+ site na mmụọ, ọ bụghị site n’iwu e dere ede.+ Otuto+ onye ahụ na-abịa, ọ bụghị site n’aka mmadụ, kama site n’aka Chineke.+ 2 Ndị Kọrịnt 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ọ bụghị onye na-ekwu okwu ọma banyere onwe ya ka ihe ya dị Jehova+ mma,+ kama ọ bụ onye Ọ na-ekwu okwu ọma banyere ya.+
44 Olee otú unu pụrụ isi kwere, mgbe unu na-anara otuto+ n’aka ibe unu, unu adịghịkwa achọ otuto nke si n’aka onye ahụ naanị ya bụ Chineke?+
29 Kama, ọ bụ onye bụ́ onye Juu n’obi bụ onye Juu,+ úgwù e biri ya bụkwa n’obi+ site na mmụọ, ọ bụghị site n’iwu e dere ede.+ Otuto+ onye ahụ na-abịa, ọ bụghị site n’aka mmadụ, kama site n’aka Chineke.+
18 N’ihi na ọ bụghị onye na-ekwu okwu ọma banyere onwe ya ka ihe ya dị Jehova+ mma,+ kama ọ bụ onye Ọ na-ekwu okwu ọma banyere ya.+