Ndị Galeshia 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya adịla mgbe m ga-anya isi, ọ gwụla ma ọ̀ bụ ịnya isi n’osisi ịta ahụhụ+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ onye e si n’aka ya kpọgide ụwa n’osisi n’ebe m nọ,+ kpọgidekwa m n’ebe ụwa dị.
14 Ya adịla mgbe m ga-anya isi, ọ gwụla ma ọ̀ bụ ịnya isi n’osisi ịta ahụhụ+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ onye e si n’aka ya kpọgide ụwa n’osisi n’ebe m nọ,+ kpọgidekwa m n’ebe ụwa dị.