Ndị Filipaị 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Amaara m otú e si ebi ndụ mgbe ihe dị ụkọ,+ amaara m otú e si ebi ndụ mgbe ihe dị n’ụba. N’ihe niile nakwa n’ọnọdụ niile, amụtawo m ma otú e si eriju afọ ma otú e si anọ agụụ, ma otú e si enwe ihe n’ụba ma otú e si anọ n’ụkọ.+
12 Amaara m otú e si ebi ndụ mgbe ihe dị ụkọ,+ amaara m otú e si ebi ndụ mgbe ihe dị n’ụba. N’ihe niile nakwa n’ọnọdụ niile, amụtawo m ma otú e si eriju afọ ma otú e si anọ agụụ, ma otú e si enwe ihe n’ụba ma otú e si anọ n’ụkọ.+