1 Ndị Kọrịnt 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ruo oge awa a, anyị na-anọ agụụ,+ akpịrị na-akpọkwa anyị nkụ,+ anyị yikwa ákwà na-adịghị ekpuchicha anyị ahụ́,+ a na-akụkwa anyị ọkpọ,+ anyị bụkwa ndị na-enweghị ebe obibi,+ 2 Ndị Kọrịnt 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 dị ka ndị na-eru uju ma bụrụ ndị na-aṅụrị ọṅụ mgbe niile, dị ka ndị dara ogbenye ma bụrụ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị baa ọgaranya, dị ka ndị na-enweghị ihe ọ bụla ma anyị nwere ihe niile.+
11 Ruo oge awa a, anyị na-anọ agụụ,+ akpịrị na-akpọkwa anyị nkụ,+ anyị yikwa ákwà na-adịghị ekpuchicha anyị ahụ́,+ a na-akụkwa anyị ọkpọ,+ anyị bụkwa ndị na-enweghị ebe obibi,+
10 dị ka ndị na-eru uju ma bụrụ ndị na-aṅụrị ọṅụ mgbe niile, dị ka ndị dara ogbenye ma bụrụ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị baa ọgaranya, dị ka ndị na-enweghị ihe ọ bụla ma anyị nwere ihe niile.+