Ọrụ Ndịozi 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa wee rụgide ìgwè mmadụ ahụ,+ ha wee tụọ Pọl nkume ma dọkpụpụ ya n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+ Ọrụ Ndịozi 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ananayas bụ́ nnukwu onye nchụàjà wee nye ndị guzo ya nso iwu ka ha tie+ ya ihe n’ọnụ. 2 Ndị Kọrịnt 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ugboro ise ka ndị Juu pịara m ọnụ ụtarị iri anọ+ e wepụrụ otu,
19 Ma ndị Juu si Antiọk na Aịkoniọm bịa wee rụgide ìgwè mmadụ ahụ,+ ha wee tụọ Pọl nkume ma dọkpụpụ ya n’azụ obodo, na-eche na ọ nwụọla.+