Ndị Efesọs 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’eziokwu, dị ka ọgbakọ ahụ si na-edo onwe ya n’okpuru Kraịst, ka ndị bụ́ nwunye sikwa otú ahụ na-edo onwe ha n’okpuru di ha n’ihe niile.+
24 N’eziokwu, dị ka ọgbakọ ahụ si na-edo onwe ya n’okpuru Kraịst, ka ndị bụ́ nwunye sikwa otú ahụ na-edo onwe ha n’okpuru di ha n’ihe niile.+