Ndị Rom 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ̀ dị ihe mere anyị ga-eji na-anya isi?+ Ọ dịghị. Olee iwu mere ka ọ dị otú a?+ Ọ̀ bụ iwu nke ọrụ?+ Ọ dịghị ma ọlị, kama ọ bụ iwu nke okwukwe.+ 1 Ndị Kọrịnt 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ònye mere ka ị dị iche+ n’ebe onye ọzọ nọ? N’ezie, olee ihe i nwere nke a na-enyeghị gị enye?+ Ma, ọ bụrụ na e nyere gị ya enye n’ezie,+ gịnị mere i ji na-anya isi+ dị ka à ga-asị na e nyeghị gị ya enye?
27 Ọ̀ dị ihe mere anyị ga-eji na-anya isi?+ Ọ dịghị. Olee iwu mere ka ọ dị otú a?+ Ọ̀ bụ iwu nke ọrụ?+ Ọ dịghị ma ọlị, kama ọ bụ iwu nke okwukwe.+
7 N’ihi na ònye mere ka ị dị iche+ n’ebe onye ọzọ nọ? N’ezie, olee ihe i nwere nke a na-enyeghị gị enye?+ Ma, ọ bụrụ na e nyere gị ya enye n’ezie,+ gịnị mere i ji na-anya isi+ dị ka à ga-asị na e nyeghị gị ya enye?