Ndị Rom 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ee, mmadụ pụrụ ịbụ onye ezi omume n’ihu Chineke site n’inwe okwukwe n’ebe Jizọs Kraịst nọ,+ ya bụ, ndị niile nwere okwukwe.+ N’ihi na ọ dịghị ihe dị iche.+ Ndị Efesọs 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 otu Onyenwe anyị,+ otu okwukwe,+ otu baptizim;+
22 ee, mmadụ pụrụ ịbụ onye ezi omume n’ihu Chineke site n’inwe okwukwe n’ebe Jizọs Kraịst nọ,+ ya bụ, ndị niile nwere okwukwe.+ N’ihi na ọ dịghị ihe dị iche.+