1 Ndị Kọrịnt 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na okwu banyere osisi ịta ahụhụ ahụ bụụrụ ndị na-ala n’iyi+ ihe nzuzu,+ ma ọ bụụrụ anyị bụ́ ndị a na-azọpụta+ ike nke Chineke.+ 2 Ndị Kọrịnt 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma e mere ka ike iche echiche ha ghara ịdịkwa nkọ.+ N’ihi na ruo taa, a dịghị ekpupụ otu ákwà mkpuchi ahụ mgbe a na-agụ ọgbụgba ndụ+ ochie ahụ, n’ihi na a na-ewepụ ya site n’aka Kraịst.+
18 N’ihi na okwu banyere osisi ịta ahụhụ ahụ bụụrụ ndị na-ala n’iyi+ ihe nzuzu,+ ma ọ bụụrụ anyị bụ́ ndị a na-azọpụta+ ike nke Chineke.+
14 Ma e mere ka ike iche echiche ha ghara ịdịkwa nkọ.+ N’ihi na ruo taa, a dịghị ekpupụ otu ákwà mkpuchi ahụ mgbe a na-agụ ọgbụgba ndụ+ ochie ahụ, n’ihi na a na-ewepụ ya site n’aka Kraịst.+