4 N’ihi na ihe niile e dere n’oge gara aga, e dere+ ha iji nye anyị ntụziaka,+ ka anyị wee site ná ntachi obi+ anyị na nkasi obi+ sitere n’Akwụkwọ Nsọ nwee olileanya.+
16 Ka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst na Chineke bụ́ Nna anyị, onye hụrụ anyị n’anya+ ma nye nkasi obi ebighị ebi na ezi olileanya+ site n’obiọma na-erughịrị mmadụ,