Jeremaya 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ka onye maara ihe ghara iji amamihe ya na-anya isi,+ ka dike ghara iji ike ya na-anya isi.+ Ka ọgaranya ghara iji akụnụba ya na-anya isi.”+ 2 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na, ha na-ekwu, sị: “Akwụkwọ ozi ya na-adị arọ, na-adịkwa ike, ma ọnụnọ ya onwe ya adịghị ike,+ okwu ya bụkwa ihe efu.”+
23 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ka onye maara ihe ghara iji amamihe ya na-anya isi,+ ka dike ghara iji ike ya na-anya isi.+ Ka ọgaranya ghara iji akụnụba ya na-anya isi.”+
10 N’ihi na, ha na-ekwu, sị: “Akwụkwọ ozi ya na-adị arọ, na-adịkwa ike, ma ọnụnọ ya onwe ya adịghị ike,+ okwu ya bụkwa ihe efu.”+