2 Ndị Kọrịnt 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m, bụ́ Pọl, ji ịdị nwayọọ+ na obiọma+ nke Kraịst na-arịọsi unu arịrịọ ike, ọ bụ ezie na adịghị m ebube n’otú m dị n’elu ahụ́+ mgbe m nọ n’etiti unu, ma mgbe m na-anọghị ya, ana m enwe nkwuwa okwu n’ebe unu nọ.+ Ndị Galeshia 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu maara na m ziri unu ozi ọma n’oge mbụ+ n’ihi ọrịa nke na-arịa m n’anụ ahụ́.
10 Mụ onwe m, bụ́ Pọl, ji ịdị nwayọọ+ na obiọma+ nke Kraịst na-arịọsi unu arịrịọ ike, ọ bụ ezie na adịghị m ebube n’otú m dị n’elu ahụ́+ mgbe m nọ n’etiti unu, ma mgbe m na-anọghị ya, ana m enwe nkwuwa okwu n’ebe unu nọ.+