Ọrụ Ndịozi 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha gafekwaara Frijia na obodo Galeshia,+ n’ihi na mmụọ nsọ machibidoro ha iwu ikwu okwu Chineke n’ógbè Eshia.
6 Ha gafekwaara Frijia na obodo Galeshia,+ n’ihi na mmụọ nsọ machibidoro ha iwu ikwu okwu Chineke n’ógbè Eshia.