Ọrụ Ndịozi 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, o biliri wee gaa ebe dị iche iche n’obodo Galeshia+ na Frijia,+ na-eme ka ndị niile na-eso ụzọ Jizọs dị ike.+ Ndị Galeshia 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu maara na m ziri unu ozi ọma n’oge mbụ+ n’ihi ọrịa nke na-arịa m n’anụ ahụ́.
23 Mgbe ọ nọtụrụ ebe ahụ, o biliri wee gaa ebe dị iche iche n’obodo Galeshia+ na Frijia,+ na-eme ka ndị niile na-eso ụzọ Jizọs dị ike.+