2 Ndị Kọrịnt 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na, ha na-ekwu, sị: “Akwụkwọ ozi ya na-adị arọ, na-adịkwa ike, ma ọnụnọ ya onwe ya adịghị ike,+ okwu ya bụkwa ihe efu.”+
10 N’ihi na, ha na-ekwu, sị: “Akwụkwọ ozi ya na-adị arọ, na-adịkwa ike, ma ọnụnọ ya onwe ya adịghị ike,+ okwu ya bụkwa ihe efu.”+