Ndị Efesọs 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ịdị umeala n’obi na ịdị nwayọọ zuru ezu,+ n’ogologo ntachi obi,+ jirikwa ịhụnanya na-ediri ibe unu ihe,+ Ndị Kọlọsi 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Na-ediri ibe unu ihe ma na-agbaghara ibe unu kpamkpam+ ma ọ bụrụ na onye ọ bụla nwere ihe mere ọ ga-eji mee mkpesa+ megide ibe ya. Ọbụna dị ka Jehova gbaghaara unu kpamkpam,+ na-emekwanụ otú ahụ. 1 Ndị Tesalonaịka 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.
2 n’ịdị umeala n’obi na ịdị nwayọọ zuru ezu,+ n’ogologo ntachi obi,+ jirikwa ịhụnanya na-ediri ibe unu ihe,+
13 Na-ediri ibe unu ihe ma na-agbaghara ibe unu kpamkpam+ ma ọ bụrụ na onye ọ bụla nwere ihe mere ọ ga-eji mee mkpesa+ megide ibe ya. Ọbụna dị ka Jehova gbaghaara unu kpamkpam,+ na-emekwanụ otú ahụ.
14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.