2 Ndị Kọrịnt 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na amaara m otú unu si dị njikere n’obi, nke bụ́ ihe m ji na-anyara ndị Masedonia isi banyere unu, na Akeya adịwo njikere ugbu a ruo otu afọ,+ ịnụ ọkụ n’obi unu akpaliwokwa ọtụtụ n’ime ha. 1 Timoti 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka ha na-arụ ọrụ ọma,+ ka ha bụrụ ọgaranya n’ezi ọrụ,+ ka ha na-emesapụ aka, ka ha dịrị njikere inye ndị ọzọ ihe,+
2 n’ihi na amaara m otú unu si dị njikere n’obi, nke bụ́ ihe m ji na-anyara ndị Masedonia isi banyere unu, na Akeya adịwo njikere ugbu a ruo otu afọ,+ ịnụ ọkụ n’obi unu akpaliwokwa ọtụtụ n’ime ha.
18 ka ha na-arụ ọrụ ọma,+ ka ha bụrụ ọgaranya n’ezi ọrụ,+ ka ha na-emesapụ aka, ka ha dịrị njikere inye ndị ọzọ ihe,+