2 Ndị Kọrịnt 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na ọrụ a nke ijere ọha mmadụ ozi abụghị naanị iji na-enye ndị nsọ+ ihe na-akpa ha n’ụba, kamakwa iji jupụta n’ọtụtụ okwu ekele a na-enye Chineke.
12 n’ihi na ọrụ a nke ijere ọha mmadụ ozi abụghị naanị iji na-enye ndị nsọ+ ihe na-akpa ha n’ụba, kamakwa iji jupụta n’ọtụtụ okwu ekele a na-enye Chineke.