27 N’eziokwu, ọ masịrị ha ime otú ahụ, ma ha jikwa ha ụgwọ; n’ihi na ọ bụrụ na ndị mba ọzọ eketawo òkè n’ihe ime mmụọ ha,+ ha jikwa ụgwọ iwere ihe anụ ahụ́ jeere ndị a ozi n’ihu ọha.+
14 kama site n’ime ka ihe hara nhata, ka ihe mafọọrọ unu wee mejuo ihe kọrọ ha ka ọ dị ugbu a, ka ihe mafọọrọ ha wee mejuokwa ihe kọrọ unu, ka e wee nwee ịha nhata.+
18 Otú ọ dị, enwere m ihe niile zuuru m, nweekwa ihe n’ụba. Afọ juru m, ebe ọ bụ na mụ anatawo Epafrọdaịtọs+ ihe unu zitere, nke bụ́ ihe na-esi ìsì ụtọ,+ àjà a na-anara nke ọma,+ nke na-atọ Chineke ụtọ.