1 Jọn 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị sitere na Chineke.+ Onye nwere ihe ọmụma banyere Chineke na-ege anyị ntị;+ onye na-esiteghị na Chineke adịghị ege anyị ntị.+ Ọ bụ otú a ka anyị si amata okwu si n’aka mmụọ, ma nke bụ́ eziokwu ma nke bụ́ njehie.+
6 Anyị sitere na Chineke.+ Onye nwere ihe ọmụma banyere Chineke na-ege anyị ntị;+ onye na-esiteghị na Chineke adịghị ege anyị ntị.+ Ọ bụ otú a ka anyị si amata okwu si n’aka mmụọ, ma nke bụ́ eziokwu ma nke bụ́ njehie.+