Ọrụ Ndịozi 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma mgbe esemokwu ahụ karịwara, ọchịagha ahụ tụrụ egwu na ha ga-adọrisị Pọl, o wee nye ìgwè ndị agha iwu+ ka ha gbadaa wee dọpụta ya n’etiti ha ma kpọbata ya n’ogige ndị agha.+
10 Ma mgbe esemokwu ahụ karịwara, ọchịagha ahụ tụrụ egwu na ha ga-adọrisị Pọl, o wee nye ìgwè ndị agha iwu+ ka ha gbadaa wee dọpụta ya n’etiti ha ma kpọbata ya n’ogige ndị agha.+