1 Ndị Kọrịnt 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+ 2 Ndị Kọrịnt 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụrụ na mụ emee ka unu nwee mwute,+ ònye n’ezie ga-eme m obi ụtọ ma ọ́ bụghị onye ahụ nke m meworo ka o nwee mwute?
5 N’ezie, a na-akọ na ịkwa iko+ dị n’etiti unu, bụ́ ụdị ịkwa iko nke na-adịghị ọbụna n’etiti ndị mba ọzọ, na otu nwoke kpọọrọ nwunye nna ya.+
2 N’ihi na ọ bụrụ na mụ emee ka unu nwee mwute,+ ònye n’ezie ga-eme m obi ụtọ ma ọ́ bụghị onye ahụ nke m meworo ka o nwee mwute?