Ndị Rom 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na, ebe e nwere ihe Iwu+ ahụ na-apụghị ime, ebe o sitere n’anụ ahụ́ ghara ịdị ike,+ Chineke mara mmehie dị n’anụ ahụ́ ikpe, site n’izite Ọkpara+ nke ya ka ọ dịrị n’ụdị anụ ahụ́ nke na-emehie emehie+ ka o wee wepụ mmehie,+ Ndị Hibru 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, a na-akagbu iwu ahụ nke bu ụzọ n’ihi adịghị ike ya+ nakwa adịghị irè ya.+
3 N’ihi na, ebe e nwere ihe Iwu+ ahụ na-apụghị ime, ebe o sitere n’anụ ahụ́ ghara ịdị ike,+ Chineke mara mmehie dị n’anụ ahụ́ ikpe, site n’izite Ọkpara+ nke ya ka ọ dịrị n’ụdị anụ ahụ́ nke na-emehie emehie+ ka o wee wepụ mmehie,+