Ndị Rom 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe Iwu ahụ* na-enweghị ike ime+ maka na anụ ahụ́ adịghị ike+ ka Chineke mere. Otú o si mee ya bụ na o zitere Ọkpara ya+ ka ọ dịrị ka ụmụ mmadụ bụ́ ndị na-eme mmehie,+ ka o wee wepụ mmehie. O si otú a na-ama mmehie dị ụmụ mmadụ n’ahụ́ ikpe, Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:3 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 11-12
3 Ihe Iwu ahụ* na-enweghị ike ime+ maka na anụ ahụ́ adịghị ike+ ka Chineke mere. Otú o si mee ya bụ na o zitere Ọkpara ya+ ka ọ dịrị ka ụmụ mmadụ bụ́ ndị na-eme mmehie,+ ka o wee wepụ mmehie. O si otú a na-ama mmehie dị ụmụ mmadụ n’ahụ́ ikpe,