2 Ndị Kọrịnt 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’eziokwu, unu na-anabata onye ọ bụla nke ji unu mere ohu,+ onye ọ bụla nke na-eripịa ihe unu nwere, onye ọ bụla nke na-apụnara unu ihe unu nwere, onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu n’ebe unu nọ, onye ọ bụla nke na-ama unu ụra.+
20 N’eziokwu, unu na-anabata onye ọ bụla nke ji unu mere ohu,+ onye ọ bụla nke na-eripịa ihe unu nwere, onye ọ bụla nke na-apụnara unu ihe unu nwere, onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu n’ebe unu nọ, onye ọ bụla nke na-ama unu ụra.+