2 Jọn 12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ezie na m nwere ọtụtụ ihe idetara unu, achọghị m iji akwụkwọ na ink dee ya,+ kama m na-enwe olileanya ịbịakwute unu na iso unu kwurịta okwu ihu na ihu,+ ka ọṅụ unu+ wee zuo ezu.+
12 Ọ bụ ezie na m nwere ọtụtụ ihe idetara unu, achọghị m iji akwụkwọ na ink dee ya,+ kama m na-enwe olileanya ịbịakwute unu na iso unu kwurịta okwu ihu na ihu,+ ka ọṅụ unu+ wee zuo ezu.+