Jenesis 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Seraị, nwunye Ebram, amụtaghịrị ya nwa;+ ma o nwere nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, aha ya bụ Hega.+ Jenesis 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebreham wee gụọ nwa ya nwoke nke a mụụrụ ya, bụ́ onye Sera mụụrụ ya, Aịzik.+
16 Seraị, nwunye Ebram, amụtaghịrị ya nwa;+ ma o nwere nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, aha ya bụ Hega.+