19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
3 “Ka oge na-aga, m si n’ofe Osimiri+ kpọrọ nna nna unu Ebreham+ wee mee ka o jegharịa n’ala Kenan dum, m mekwara ka mkpụrụ ya dị ọtụtụ.+ M wee nye ya Aịzik.+