Ndị Rom 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma anyị ndị siri ike kwesịrị iburu adịghị ike nke ndị na-esighị ike,+ ọ bụghịkwa ịdị na-eme ihe na-amasị anyị onwe anyị.+ 2 Ndị Kọrịnt 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ònye bụ onye na-adịghị ike,+ m wee ghara ịbụ onye na-adịghị ike? Ònye sụrụ ngọngọ, iwe wee ghara iwe m? 1 Ndị Tesalonaịka 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.
15 Ma anyị ndị siri ike kwesịrị iburu adịghị ike nke ndị na-esighị ike,+ ọ bụghịkwa ịdị na-eme ihe na-amasị anyị onwe anyị.+
29 Ònye bụ onye na-adịghị ike,+ m wee ghara ịbụ onye na-adịghị ike? Ònye sụrụ ngọngọ, iwe wee ghara iwe m?
14 N’aka nke ọzọ, anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, na-adụnụ ndị na-adịghị agazi agazi ọdụ,+ na-agụgụnụ mkpụrụ obi dara mbà,+ na-akwadonụ ndị na-adịghị ike, na-enwenụ ogologo ntachi obi+ n’ebe mmadụ niile nọ.